Gaa na ọdịnaya

ọdachi

Sitere na Wiktionary

nkowa

[dezie]

Ihe omume a na-atụghị anya ya na nsonaazụ ọjọọ na-eme n'ebughị n'uche onye na-ata ahụhụ nsonaazụ ya

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Chineke ekwela ka ihe ọdachi bịa n'ihe gbasara anyị

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Accident