Gaa na ọdịnaya

ọdụm

Sitere na Wiktionary

Ọdụm

Nkọwa

[dezie]

Ọdụm bụ anụmanụ na-ebi n'ọhia nke na egbu ma na erị anụ ndị ọzọ.

Ọdum

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Ọdụm bu anụ ọhịa siri ike nke ukwuu
  2. Ọdụm na-ebi n'ohia

Mkpọpụta

[dezie]



Olumba

[dezie]
  • ọdụm→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • ọdụm→ Imo(Owerri)
  • ọdụm→ Enugu(Nsukka)
  • odum→ Abia(Abrịba)
  • ọdụm → Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Lion lion