ọdụ ụgbọelu
Ọdịdị
ọdụ ụgbọelu

Nkọwa
[dezie]ọdụ ụgbọelu bụebe ụgbọelu na-apụta na ya ma na-alakwa na ya. Ọ bụ ebe e ji arụ ọrụ njem ụgbọelu, tinyere ị banye n’ụgbọelu ma ọ bụ ịpụ n’ime ya.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Anyị rutere ọdụ ụgbọelu tupu ụgbọelu hapụ.
- N’ọtụtụ obodo, ọdụ ụgbọelu na-enyere aka n’ime njem ngwa ngwa.
Mkpọpụta
[dezie]