Gaa na ọdịnaya

ọdịnihu

Sitere na Wiktionary

ọdịnihu

Nkọwa

[dezie]

Oge ka dị n'ihu, maọbụ ihe ndị nke na-aga ime eme nke ana-amaghị otu ọgadị. E jikwa ya akọwa ihe ndị akana-atụ anya ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ihe ndịa so na ndị ana atụ anya ha ime n'ọdịnihu.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ọdịnifu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

future

French

[dezie]

avenir