Gaa na ọdịnaya

ọchịchị onyeeze

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Ọchịchị, ma ọ bụ usoro ọchịchị dabere na ọbụbụeze na-enweghi nnyefe. A na-akpokwa ya ọchịchị nke otu onye
  • Ebe ikike kasịnụ dị bu n'aka onye ọchịchị nke na-arụ ọrụ dị ka onye isi ala, onye nwetara ọkwá ya site na ihe nketa.


Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọchịchị onyeeze ọ bụ ezigbo usoro ọchịchị?
  • Onwere mba ka na-eme usoro ochịchị onyeeze ugbu a?

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Monarchy