Gaa na ọdịnaya

ọchịchị onye kwuo uche ya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • usoro ọchịchị nke ndị mmadụ ndị toruru etoru nke steetị maobu mba obula, ga ahoputa ndi ga-achi ha site n'ime ntuliaka.
  • usoro ebe ndị mmadụ nwere ike ikwuputara goomenti ihe ndi ha ha anaghi emeta ofuma, n'atughi egwu mkporo maobu onwu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • A na-eme ọchịchị onye kwuo uche ya n'ọtụtụ mba nke ụwa
  • Biko ka m jụọ ajụjụ - ọ bụ ọchịchị onye kwuo uche ya ka ana eme n’obodo anyị bu Naijiria?

Mkpọpụta

[dezie]




Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Democracy