Gaa na ọdịnaya

ọchịchị n'aha Chineke

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

usoro ọchịchị nke ndị nchu aja na achị n’aha Chineke ma ọbụ chi ha na efe, ebe usoro iwu obodo na-adabere na iwu okpukpe ha

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Israel dịka otu mba nọrọ na ọchịchị n'aha Chineke n’oge nke Mosis
  • Ajụjụ, biko a ka nwere mba na-eme ọchịchị n'aha Chineke ugbu a?

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Theocracy