ọchị
Ọdịdị
Ọchị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ụda na ngosipụta anuri n'ihu mmadụ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Nna ya nke obere chịrị ọchị mgbe ọ nyere ya ya ekwentị ọhurụ ahụ
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Amụ
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Laughter Laughter
French
[dezie]Rire rire
German
[dezie]Lachen Lachen