Gaa na ọdịnaya

ọba mmanya

Sitere na Wiktionary

Ọba mmanya

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ana ere mmanya dị che iche nke na-aba n'anya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

K'anyi zukọọ n'ọba mmanya dị n'akụkụ ụlọ Emeka na mgbe uhuruchi

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • Ebe ana ere mmaị (Arochukwu)
  • ụlọ mmanya

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Bar