Gaa na ọdịnaya

ọṅụ

Sitere na Wiktionary

ọṅụ


Nkọwa

[dezie]

Ọṅụ" bụ inwe nnukwu obi ụtọ mgbe ihe na-aga nke ọma, ma ọ bụ mgbe inwetara ihe na-agụsi gị ike.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

O nwere ọṅụ mgbe nwa ya nwoke zụtara ụgbọ ala ọhụrụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

joy