ọ̀mụ̀mụ̀ihe
Ọdịdị
ọ̀mụ̀mụ̀ihe
Nkọwa
[dezie]Ihe mmụta a haziri maka ikụziri ndị mmadụ ihe, ka ha mụta maọbụ mara ihe ha na amaghị.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Gịnị ka ọ̀mụ̀mụ̀ihe a bụ maka ya?
- Ị gara ọ̀mụ̀mụ̀ihe n'ụlọ ụka ụnyaahụ?
- Anyị ga-enwe ọ̀mụ̀mụ̀ihe gbasara ịtụ atụmatụ eji akpata ego.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][[[Òtù:aha]]