Gaa na ọdịnaya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Eji ya anọchite anya ma na-arụtụ aka n'ihe, mmadụ ma ọ bụ anụmanụ akpọgoro aha ma ọ bụ kwuo okwu ya na mbụ. Ya na a na o na-arụ otu ọrụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nnọchiaha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọ dị n'ime akpa m
  2. Ọ na ele anya ịtụrụ ugo na ndọrọndọrọ ọchịchị nke n'abia n'ihu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

he she it

French

[dezie]

il elle