Gaa na ọdịnaya

Ọtanisi

Sitere na Wiktionary

Ọtanisi

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mmadụ ịnọ n'ajọ ọnọdu agụụ maọbụ ihe mfahụ di iche iche.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

E nwere nnụkwụ ọtanisi n'obodoanyi a bụ Naijiria ụgbụa

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Distress