Ọsọndụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Aha nkea pụtara ọsọ a na-agba maka ndụ. Ọsọ a ana-ekwu okwu ya nwere ike ịbụ ihe mmadụ na-eme na ndụ a maọbụkwanụ ọsọ mmadụ na-agba n'ezie.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Nwoke ahụ aha ya bụ Ọsọndụ ji nnukwu ego
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]The race of life