Ọrụzi Ụgbọala
Nke a bụ onye maọbụ ndi n'arụzi ụgbọala mebiri emebi
Nkọwaaha
Ndi ọrụzi ụgbọala n'anọkari n'akuku okporo ụzọ maọbụ ebe akwadoroha ọnọdụ maka nke a