Ọrịa
Ọdịdị
Ọrịa
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ mgbe ahụ esighi mmadụ ike nke n'egosipụta site n'ike ọgwụgwụ, igbọ agbọ na ihe ndị ọzọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Nwoke ahụ anyị hụrụ n'ụlọ ụka dara ezigbo ọrịa n'afọ atọ gara aga.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]- Ọya
- Nrịanrịa
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Sickness Sickness
French
[dezie]Maladie maladie
German
[dezie]Krankheit Krankheit