Gaa na ọdịnaya

User Orü ọ'bànifé nà Kelechukwupeter

Results for Kelechukwupeter nkàta kwụchi ntinyé tinyere na élu. ndetu-nchétá global block log global account abuse log
A user with 129 edits. Account created on 4 Maachị 2024.
Chọọ maka ntinye ndị mmadụGbásaaKwatuo
⧼contribs-top⧽
⧼contribs-date⧽
(Nke ohúrù | nke kacha ochie) Lé (50 nke ohúrù | ) (20 | 50 | 100 | 250 | 500)

25 Jụn 2024

  • 22:4922:49, 25 Jụn 2024 ndịịche akíkómbu +388 N Iri ji ọhụrụ Jiri '===Nkọwa=== Iri ji ọhụrụ bụ mmemme dị n' ala Igbo nke ana-anọ Mepee ibido riwe ji ọhụrụ nke afọ ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== N' ime ọnwa a ka anyị ga-eri ji ọhụrụ ===Mkpọpụta=== /iri dziọhụrụ / ===Olumba=== Iri Ji ophu (Izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== =Bekee= New yam festival Category: wt/ig' kere ihü
  • 22:4322:43, 25 Jụn 2024 ndịịche akíkómbu +351 N Ji ohuru Jiri '===Nkọwa=== Ji ọhụrụ bụ ji awa ji mepụtara, a na - ewe ya n' ubi ma oge ya ruo ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ọ gotara ji ọhụrụ ụnyaahụ ===Mkpọpụta=== /dziọhụrụ/ ===Olumba=== Ibvụta nkashi (Izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== Ji ophu (izzi) =Bekee= New yam Category: wt/ig' kere ihü dị ùgbu â
  • 22:3222:32, 25 Jụn 2024 ndịịche akíkómbu +322 N Iwa ji Jiri '===Nkọwa=== Iwa ji bụ ị jiri mma waa ji maka isi ya maọbụ isonye ya n' ubi. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== Were mma Wa ya bụ ji ụzọ ato ===Mkpọpụta=== /ịwaʤi / ===Olumba=== Awashi ji (Izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== =Bekee= Cutting of yam Category: wt/ig' kere ihü dị ùgbu â
  • 22:2422:24, 25 Jụn 2024 ndịịche akíkómbu +318 N Ivụta ede Jiri '===Nkọwa=== Ivụta ede bụ ụzọ esi ewee ede a mara n' ubi ma oge ruo ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== Ọ gara ivụta ede n' ubi ha ===Mkpọpụta=== /ivụtaede/ ===Olumba=== Ibvụta nkashi (Izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== =Bekee= Cocoa yam harvest Category: wt/ig' kere ihü dị ùgbu â
  • 22:1422:14, 25 Jụn 2024 ndịịche akíkómbu +277 N Isote ose Jiri '===Nkọwa=== Isote ose bụ ịghọ ose n' ebe a kọrọ ya ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== Ọ gara isote ose n' ubi ha ===Mkpọpụta=== /isotose/ ===Olumba=== Iwota igbakpo (Izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== =Bekee= Category: wt/ig' kere ihü dị ùgbu â
  • 22:1022:10, 25 Jụn 2024 ndịịche akíkómbu −1 Awa ji Mkpọpụta dị ùgbu â
  • 22:1022:10, 25 Jụn 2024 ndịịche akíkómbu +371 N Awa ji Jiri '===Nkọwa=== Awa ji bụ ji etinyegoro n' ala, ọ wee ree ur, puo Ome, ma mepụta ji ọzọ (ji ọhụrụ) ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nanị Awa ji bụ ihe m hụrụ n' aha ahụ, n' e pụghị Ome ọbụla. ===Mkpọpụta=== /omeʤi/ ===Olumba=== Ewa ji (Izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== =Bekee= Category: wt/ig' kere ihü

21 Jụn 2024

17 Mee 2024

  • 07:3907:39, 17 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +333 N Utazi Jiri '==Nkọwa== Ụtazi bụ akwụkwọ nri n' egbu ilu. A na-eji ya esi nri ọbụla, ọ kachasị agịdị na pọtọpọtọ. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Ọ tinyere ụtazi n' ofe a. ==Mkpọpụta== /ụtazi/ ==Olumba== Utamanzi (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Category:wt/ig' kere ihü
  • 07:3107:31, 17 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +14 Elulu Olumba dị ùgbu â
  • 07:3007:30, 17 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +327 N Elulu Jiri '==Nkọwa== Elulu bụ mkpụrụ a na-ete ofe. Ọ na-adị ụtọ nke ukwu. Ofe ya ka ọtụtụ ndị mmadụ mara dịka ofe egbusi. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Anyị ga-ete ofe elulu taa. ==Mkpọpụta== /elulu/ ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Melon Category:wt/ig' kere ihü

16 Mee 2024

  • 21:0421:04, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +259 N Akịrịka Jiri '==Nkọwa== Ọ bụ igu nkwụ nke na-adị fịrịfịrị ==Nkejiasụsụ== Mkpọaha ==Ọmụmaatụ== Oji akịrịka wuo ụlọ ya. ==Mkpọpụta== ==Olumba== Ịgụ mpfu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Palm fronds.' kere ihü
  • 06:5606:56, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +15 Ike ji Olumba dị ùgbu â
  • 06:5506:55, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +377 N Ike ji Jiri '==Nkọwa== Ike ji bụ ụzọ eji akwado ji n' oba ji, site na ị kedo ya n' osisi ejiri mee oba ahụ maka ọdịnihu. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụmaatụ== Obi kere narị osisi ji abụọ n' oba ya n' afọ a. ==Mkpọpụta== /ikeʤi/ ==Olumba== ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Tying yam Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü
  • 06:4806:48, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +410 N Ịgụ nkwụ Jiri '==Nkọwa== Ịgụ nkwụ bụ alaka nkwụ nke enwere ike ị mee azịza, maọbụ jiri dịka nkụ eji esi nri, nakwa ọtụtụ ihe ndị ọzọ dị iche iche. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Ọ gbutere ịgụ nkwụ abụọ. ==Mkpọpụta== /igunkwu/ ==Olumba== Ịgụ mfu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü dị ùgbu â
  • 06:4206:42, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu −2 Ala obi Nkọwa
  • 06:4106:41, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +434 N Ala obi Jiri '==Nkọwa== Ala obi bụa ala ebe mmadụ manyere ọgbụ maka ị rụ ụlọ wee biri na ya. Ọ bụ ebe mmadụ n' achọ ị mebe ezinaụlọ,nke bụ oké aka ya. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụmaatụ== Anam aga ịmanye ọgbụ n' ala obi ebe m ga-arụ ụlọ m. ==Mkpọpụta== /alobi/ ==Olumba== Aliobu (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü
  • 06:3406:34, 16 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +355 N Igwute ji Jiri '==Nkọwa== Igwute ji bụ ụzọ esi ewe ji akọrọ n' ubi, kwado ya n' oba ji maka ịchekwa ya. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụmaatụ== Anyị na-aga ịgwute ji echi. ==Mkpọpụta== /igwuteji/ ==Olumba== Ibvuta ji (izzi) ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Harvesting yam Category:wt/ig #KÚFÙ Target page name' kere ihü dị ùgbu â

15 Mee 2024

14 Mee 2024

  • 20:1520:15, 14 Mee 2024 ndịịche akíkómbu +310 N Nvụla Jiri ' ==Nkọwa== Nvụla bụ ji mmiri na-adị ọcha. A na-akọ ya n' ubi. E jikwa ya asụ ụtara ji. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Anyị riri ji nvụla ụnyaahụ. ==Mkpọpụta== ===Olumba=== /nvụla/ ==Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== White yam Category:wt/ig' kere ihü dị ùgbu â

2 Mee 2024

29 Eprel 2024

22 Eprel 2024

20 Eprel 2024

5 Eprel 2024

(Nke ohúrù | nke kacha ochie) Lé (50 nke ohúrù | ) (20 | 50 | 100 | 250 | 500)