Gaa na ọdịnaya

Ọpụrụiche

Sitere na Wiktionary

ọpụrụiche


Nkọwa

[dezie]

ọpụrụiche bụ aha eji akowa ihe diwayere iche na adiro ka ndi ibe ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

akwa ofu ngotara bù Opụrụiche

Mkpọpụta

[dezie]


olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[]