Gaa na ọdịnaya

Ọnwụamenyi

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ aha nke pụtara na ọnwụ amaghị ndị bụ enyi.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Aha mmadụ niile ji mara nna Emeka bụ Ọnwụamenyi

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Death does not know friends.