Gaa na ọdịnaya

Ọnwụabụenyi

Sitere na Wiktionary

Ọnwụ̀abụ̀enyi

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ aha nkọwa bụ na mmadụ anaghị eji ọnwụ mere Enyi.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Uche bụ onye kpọrọ onwuabuenyi oku.

Mkpọpụ̀ta

[dezie]

Ọ́nwụ́ábụ́ényì

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Death is never a friend