Gaa na ọdịnaya

Ọnụnze

Sitere na Wiktionary

Ọnụnze

Nkọwa

[dezie]

Aha Igbo mmadụ pụtara ọnụ ndị chịrị echịchị ozo.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Aha nna m bụ Ọnụnze.

Mkpọpụta

[dezie]

Ọ́nūnzè

Olumba

[dezie]

Nwoye

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Mouthpiece of the Chieftaincy.