Gaa na ọdịnaya

Ọnụ ọma kpụrụ ọkpụrụkpụ, ọ dịka ọ kpụ ọsụkwụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ilu Igbo nkea na kọwaa onye maara ka a gá esi mee ihe,mee ihe ahụ, ọ dịka ọ dị mfe.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

What doing is worth doing well