Gaa na ọdịnaya

Ọnụọgụ mpụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọnụọgụ mpụ bụ ntụle ma ọ bụ ọkwa omume mpụ n'otu mpaghara.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ndị uweojii na-arụsi ọrụ ike iji belata ọnụ ọgụ mpụ dị na obodo ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ogo mpụ

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

crime rate