Gaa na ọdịnaya

Ọmịiko

Sitere na Wiktionary

Ọmịiko

Nkọwa

[dezie]

Ọmịiko bụ ịhụnanya na ebere. bụ kwa Ịhụnanya maka ndị ọzọ na inyere ha aka n’oge ha mkpa

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Onye nwere ọmịiko na-enyere ndị dara ogbenye aka.
  2. Ọmịiko bụ ihe dị mkpa n’ụwa niile.


Mkpọpụta

[dezie]
Compassion


Olu mba

[dezie]
  1. Ebere
  2. Nlekọta

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Compassion