Gaa na ọdịnaya

Ọla bara ụba

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ihe kemịkalụ ọla na-adịghị ahụkebe nke uru akụ na ụba dị elu, dị ka ọlaedo, platinum, palladium, ma ọ bụ rhodium

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie]

Ọlaedo na ọlaọcha bụ ụdị ọla bara ụba nke a na-eji akụ na ụba eme ihe.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

ọla dị oké ọnụ ahịa {Anambra}

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Precious metal