Gaa na ọdịnaya

Ọlaọcha

Sitere na Wiktionary

Ọlaọcha

Rolo_silver_chain

Nkọwa

[dezie]
  1. Ọlaọcha
bụ ọla na-enwu enwu, na-acha ọcha ọcha, a na-eji eme ihe ịchọ mma dị ka mgbaaka, ọla.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nne m zụtara m ejima mgbaaka ọlaọcha.
  2. Ụmụ agbọghọ ahụ yi ọlaọcha n’olu ha.


Mkpọpụta

[dezie]
Silver



Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=silver