Gaa na ọdịnaya

Ọla

Sitere na Wiktionary

Ọla

Metal_movable_type

Nkọwa

[dezie]

Ọla bụ aka n’ígwè dị ọnụ ahịa ma ọ bụ ihe eji eme ngwa mara mma.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nne m zụtara m ọla ọlaedo maka emume.
  2. Ndị mmadụ na-achọ ọla n’ime ala maka akụ na ụba.


Mkpọpụta

[dezie]
Metal


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Metal