Ọkwa sịrị ụmụ ya na ha tụrụ ji, ha tụrụkwa mgbọrọgwụ maka na onye nwe ji gwuru ji ya, ha ewere mgbọrọgwụ biri.
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- Nke a bu ilu Igbo na-akọwa mkpa o dị mmadụ izụ onwe ya iji nagide ihe maọbụ ọnọdụ ọbụla, mgbe ihe kacha mma ma obu mgbe ihe adịghịzi.
- Atụkwasịla obi naanị n'otu ebe ị ga-esi dị ndụ.
Myiri n'asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]- Always have a backup plan.
- Train yourself to cope even when the best is no longer available.