Gaa na ọdịnaya

Ọkwá

Sitere na Wiktionary

Ọkwá

Nkọwa

[dezie]

Ọkwá bụ ọrụ, ọnọdụ, ma ọ bụ ikike e nyere mmadụ n’obodo ma ọ bụ n’ọrụ. Ọkwá nwere ike ịbụ ọnọdụ ọchịchị, ọrụ e nyere mmadụ, maọbụ ebe mmadụ nọ n’otu nzukọ.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọkwá nke Ada bụ onye odeakwụkwọ obodo anyị.
  2. Chinedu nwere ọkwá onyeisi otu n’ụlọ akwụkwọ.


Mkpọpụta

[dezie]
Position


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Position