Gaa na ọdịnaya

Ọkpanambara

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọkpanambara bụ aha otu anụ nke nwere ogologo ọdụdụ dịka ọsa, dịka aha ya sịrị dị Ona akpa nri ya na mbara ezi.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọkpanambara bụ ezigbo anụọhịa anụ ya na atọ ụtọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Squirrel