Gaa na ọdịnaya

Ọkpa ekere

Sitere na Wiktionary

"""Ọkpa ekere"""

Nkọwa

[dezie]

Ọkpa ekere bụ mkpụrụ osisi na eko n'ala ana ata ata. Ejikwaya eme ọkwa ose eji ata oji, jikwara ya na esi ofe.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọkpa ekere bụ afa mkpụrụ osisi

Mkpoputa

[dezie]

Ọ́kpá ékéré

Olumba

[dezie]
  • Ọpapa
  • Ọkpampa

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Groundnut https://en.m.wiktionary.org/wiki/groundnut