Gaa na ọdịnaya

Ọkpụkpụ isi

Sitere na Wiktionary

Ọkpụkpụ isi

Anthroplogy_-_human_skull_of_a_boy

Nkọwa

[dezie]

Ọkpụkpụ isi bụ ihe siri ike dị n’ime isi mmadụ ma ọ bụ aụmanụ, nke na-echekwa ụbụrụ ma na-enyere aka n’ịkwado ọdịdị nke isi. Ọ bụ akụkụ dị mkpa.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ụmụaka ekwesịghị igwu egwu ebe ọ nwere ike imerụ ha ọkpụkpụ isi.
  2. Chinedu merụrụ ọkpụkpụ isi ya mgbe ọ dara n'ụlọ akwụkwọ.


Mkpọpụta

[dezie]
Skull


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Skull