Gaa na ọdịnaya

Ọkpụụzụ

Sitere na Wiktionary

Ọkpuuzu

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'akọwa onye ama ama n'ihe gbasara okpukpu ihe dịka ite, ogene agbada dgz.onye n'akpụ uzu n'eji igwe akpụputa ihe ndị ọ n'akpụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

1.E ji ịkpụ ụzụ mara ndị Awka.

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

blacksmith