Ọkụkọ nyuọ ahụ, ana achụwa ya ọsọ.
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- Nke a bụ ilu igbo na-akọwa na onye mee ihe dị njọ, ogaghị enwe agbamume eji ga kwa ebe ahụ ọzọ.
- Onye mere ihe ọjọọ adịghị anachi n'ebe ọ mere ya
Mkpọpụta
[dezie]
Myiri n'asụsụ
[dezie]Bekee
[dezie]- An offender can not go back to the scene of his crime
- A sinner will feel shame and uncomfortable going back to the place he committed an offense.