Ọhaneze
Ọdịdị
Ọhaneze
Nkọwa
[dezie]Ọhaneze bụ ìgwè mmadụ ma ọ bụ òtù nke ndị mmadụ jikọrọ ọnụ maka ebumnobi ụfọdụ. Ọ na-egosipụtakwa ụmụnna ma ọ bụ ndị agbataobi n’ime otu obodo ma ọ bụ mpaghara, ndị na-arụkọ ọrụ ọnụ, na-akwado onwe ha, ma na-elekọta ọdịmma nke obodo ha.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nzukọ ọhaneze gara nke ọma n’ụlọ nzukọ ahụ.
- Ọhaneze na-arụ ọrụ ọnụ iji mee ka obodo dịrị n'otu.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Obodo