Ọha obodo
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọha obodo bụ ìgwè mmadụ na òtù ndị nọ n’obodo, ndị na-arụ ọrụ n’enweghị njikọ n' ọchịchị gọọmentị, ma na-arụkọ ọrụ ọnụ maka ihe gbasara mmekọrịta mmadụ na ibe ya, omenala, ma ọ bụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọha obodo na-enye aka na mmepe obodo.
Mkpọpụta
[dezie]Olundi
[dezie]Ọra obodo
Ntụghari n’asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]civil society