Gaa na ọdịnaya

Ọha

Sitere na Wiktionary

Ọha

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu n'ime akwụkwọ nri enwere n 'ala igbo eji esi nri.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. E ji ede esi ofe ọha
  2. Ofe ọha eji okporoko sie n'akpofe uche.

Mkpọpụta

[dezie]
Ọha



Olumba

[dezie]

ọra(Anambra)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

vegetable