Gaa na ọdịnaya

Ọgwụ mmiri mmiri

Sitere na Wiktionary

ọgwụ mmiri mmiri

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ụdị ọgwụ dị n'ụdị mmiri mmiri nke mmadụ na-aṅụ iji nwee ahụike. Ụfọdụ na-atọ ụtọ ebe ụfọdụ na-enu inu.

Nkejiaụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọgwụ mmiri mmirika dọkịta dere ka anyị zụta.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

syrup