Gaa na ọdịnaya

Ọgaranya

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọgaranya bụ aha e ji mara onye nwere akụ na ụba maọbụkwanụ onye ji ego.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nna m bụ Ọgaranya

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

A rich person/A wealthy person.