Gaa na ọdịnaya

Ọgụafọ Ịgbo

Sitere na Wiktionary

Ọgụafọ Ịgbọ

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ usoro kalenda ọdịnala nke ndị Igbo si na Naịjirịa ugbu a. Kalenda a nwere ọnwa iri na atọ n'otu afọ, izu asaa n'ọnwa, na ụbọchị anọ nke ụbọchị ahịa Igbo (afor, nkwo, eke, na orie) n'ime otu izu gbakwunyere ụbọchị ọzọ n'izuụka.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Mkpopụta

[dezie]

Ọgụafọ Ịgbọ

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nna m ji Ọgụafọ Igbo wee gbakoo ụbọchị olee ofọrọ tụpụ ebido nkwado mmemme iri ji ọhụrụ. Nwóriè

Olumba

[dezie]

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Igbo Calender