Gaa na ọdịnaya

Ọgọdọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe a na-eyinye n'elu ahụ iji chọọ onwe anyị mma nakwa iji kpuchite ọtọ anyị. Aha ọzọ e ji mara ya bụ 'efe' maọbụ 'uwe'

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nwanne m nwaanyị zụtara ọgọdọ ọhụrụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Cloth