Gaa na ọdịnaya

Ọgọ

Sitere na Wiktionary

Ọgọ

Nkọwa

[dezie]

Ọgọ bụ mmadụ a kpọrọ n’ụlọ site n’alụmdi na nwunye.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọgọ m nyere m aka n’ọrụ ubi taa.
  2. Anyị na ọgọ anyị na-enwe ezigbo mmekọrịta.


Mkpọpụta

[dezie]
in-law


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

In-law