Ọfọnedu
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Aha nke a pụtara na ọ bụ Ọfọ na-edu. Onye ọfọ na-edu bụ onye aka ya dị ọcha, n'ihi nkea, onye ahụ agaghị efunata ụzọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Nna m na-akpọ nwanne m nwoke Ọfọnedu.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]My good deeds keeps me going