Gaa na ọdịnaya

Ọdịmma

Sitere na Wiktionary

Ọdịmma


Nkọwa

[dezie]
  1. Ọdịmma
bụ Ọdịmma pụtara ịdị n’udo, ịdị mma n’ahụ na n’obi, yana ịdị n’ọganihu. 

Ọ bụ ọnọdụ ebe mmadụ, obodo, ma ọ bụ ihe dị n’ezigbo ọnọdụ, na-enweghị nsogbu ma ọ bụ ọrịa.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọdịmma bụ ihe anyị niile na-arịọ Chukwu.
  2. Mgbe e nwere ọdịmma, e nwere udo.


Mkpọpụta

[dezie]
wellbeing

Olu mba

[dezie]
  1. Ndụ ọma

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Wellbeing