Gaa na ọdịnaya

Ọdịda Mmiri

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọdịda mmiri bụ mgbe mmiri dị n'oké osimiri ma ọ bụ ọdọ mmiri na-ada ala, a na-ahụkwa ala ya nke ọma.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ha gara ịkụ azụ n’oge ọdịda mmiri.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ọdịda mmili

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

low tide