Gaa na ọdịnaya

Ọcha

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Okwu a bụ okwu Igbo na ekwu maka ihe na acha ọcha maọbụ ka ihe siri dị maọbu etu gburugburu mmadu siri dị,oruru unyi ka ọ dị ọcha.Ejikwa ya akọwa ka mmadụ dị maọbu onye ọ bụ.

Color icon white

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Nwoke a bụ onye ọcha
  2. Akwa ahụ ojiri bịa dị ọcha

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

White