Gaa na ọdịnaya

Ọchịchọ

Sitere na Wiktionary

Ọchịchọ

Nkọwa

[dezie]

Ọchịchọ bụ agụụ ime ihe ma ọ bụ inwe ihe. Ọ bụ ịhụ ihe n’anya, ịchọ ya, ma ọ bụ inwe mmasị siri ike n’ime obi.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ụmụaka nwere ọchịchọ igwu egwu mgbe niile.
  2. Ọchịchọ m ịmụ asụsụ Igbo siri ike.


Mkpọpụta

[dezie]
Desire


Olu mba

[dezie]
  1. Nbuli uche

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Desire