Ọbianuju
Ọdịdị
Obianuju
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ aha nwanyị n'akọwa wà biara mge ana achọ nwa ma bụ̀ mgbe ihe dị mma.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ọbianuju bụ otu mkpụrụ nwa nne ya ji.
Mkpọpụ̀ta
[dezie]Ọ̀bị́ánùjú
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]A Child given birth to when desperate of having a child.