Ọba akwụkwọ
Ọdịdị
Ọba akwụkwọ
Nkọwa
[dezie]Ebe a na-edebe ụdị akwụkwọ niile ma akwụkwọ akụkọ niile na teknụzụ maka ịnweta ozi. Ndị na-eme nyocha, na-agụ akwụkwọ, na-amụ ihe di iche iche na aga na ọba akwụkwọ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ana m eje ọba akwụkwọ amụ ihe maka ule.