Gaa na ọdịnaya

Ọbọgụ

Sitere na Wiktionary

Ọbọgụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a so n'otu n'ime ụdị nnụnụ enwere. Ọ bụ anụ ana azụ n'ụlọ. Ọ n'amasi ya ịnọ n'ebe mmiri dọọ ma bụkwara anụ oriri. Ha nwekwara oyiyi dikaw:swannaw:geese.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nnem n'azụ ọbọgụ ma n'erikwa ọbọgụ ndị ọzụpụtarala.

Mkpọpụta

[dezie]
ọbọgụ



Olumba

[dezie]

Úgbàlà (Abia)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Duck